Altcoins Talks - Cryptocurrency Forum

Local => Nigerian Languages => Topic started by: Thanos on April 30, 2018, 06:10:37 PM

Title: Igbo language
Post by: Thanos on April 30, 2018, 06:10:37 PM
Igbo maramma, oburu na ibu oyee Igbo mee ka aye Mara onweayi..
Title: Re: Igbo language
Post by: Deci9 on May 21, 2018, 08:42:52 AM
Nwanne m. Abu m OnyeIgbo. Obi bu m so anuri na-enwere OnyeIgbo ozo no n'ebe a. O ga-amasi m ma o buru na anyi ga-emenwu ka ihe oma nke a di na Altcoinstalk ruo umunne any niile
Title: Re: Igbo language
Post by: Thanos on May 21, 2018, 10:01:46 AM
oga-adiri gi mma Nwanne mo. ona su mu na mmadu noo ebaa. Gide ike ruo okwa elu na forumaa tupu ndummadu e ju yaa.
 
Title: Re: Igbo language
Post by: Deci9 on May 21, 2018, 08:42:45 PM
Ana m eche ka anyi ga-esi agbasa ozi Altcointalk a ka umunne anyi soro anyi were rite elele n'ihe a na-eme ebe a.
Gini ka I chere?
Title: Re: Igbo language
Post by: Deci9 on May 22, 2018, 10:01:06 AM
Ututu oma nwanne m. E zigara m gi ozi na inbox gi. Biko lebara ozi ahu anya. Daalu ri nne.